It was never so easy to get YouTube subscribers
Get Free YouTube Subscribers, Views and Likes

Eze Mmuo by Sis Chinyere Udoma

Follow
Official Chinyere Udoma

#sischinyereudoma Ministering her new released single Eze Mmuo

LYRICS

Eze...
Eze Ndi Eze n' ezo N'okpuru Ya
(The King that all Kings hide under His Coverage)
Ọ dighi onye gi na ya n'achieze
(There is no one who rules with you on the throne)

N'eluigwe, N'elu uwa
(in heaven, on earth)
Chi Ukwu nani gi bu okaka
(Great God, only you are sovereign)
Ọ dighi onye gi na ya n'achieze
(There is no one who rules with you on the throne)
N'eluigwe, N'elu uwa
Chiukwu nani gi bu okaka
Ọ dighi onye gi na ya n'achieze
(There is no one who rules with you on the throne)

i loro ihe loro enyi
Nkpuru òdum n'onu naturu ugò laa
(You who swallows what swallows the elephant with the Lion in its mouth and won victoriously)

Ibu Oke Muo
(The Great Spirit)
Mụọ ndị a naatụ egwu naatụ egwu gị
(Spirits that are feared dread and fear you)
Ọ dighi onye gi na ya n'achieze
(There is no one who rules with you on the throne)

Ibu Oke Muo
(You the creation of the Spirits)
Mụọ ndị a naatụ egwu naatụ egwu gị
(Spirits that are feared dread and fear you)
Ọ dighi onye gi na ya n'achieze
(There is no one who rules with you on the throne)

Ha naegbu achara, ma na gi bụ oke achara naeto o
(You are the great iroko tree that cannot be burnt down)
Ọ dighi onye gi na ya n'achieze
(There is no one who rules with you on the throne)

Ha naegbu achara, ma na gi bụ oke achara naeto o
(You are the great iroko tree that cannot be burnt down)
Ọ dighi onye gi na ya n'achieze
(There is no one who rules with you on the throne)

Eze...
Eze Ndi Eze n' ezo N'okpuru Ya
(The King that all Kings hide under His Coverage)
Ọ dighi onye gi na ya n'achieze
(There is no one who rules with you on the throne)

Eze...
Eze Ndi Eze n' ezo N'okpuru Ya
(The King that all Kings hide under His Coverage)
Ọ dighi onye gi na ya n'achieze
(There is no one who rules with you on the throne)

Heaven and Earth Adore You
The immortals bow before You,

Cherubim and seraphim bow before You
24 elders worship at your feet

posted by eagelpIlleste4v